Ijeoma and the Magic of Giving. Bilingual Edition. English-Igbo

$14.99
by Ijeoma Noel Conley

Shop Now
When Ijeoma shares her pride in her Nigerian roots during a class discussion, she has no idea it will spark a journey that changes everything. A simple idea, a heartfelt wish, and a bold decision set her on a path of discovery-one that connects her to a school across the world and leads her to a mission far greater than she imagined. Can one girl's kindness inspire an entire community? Can a single wish truly make a difference? Join Ijeoma as she learns the power of giving, the strength of heritage, and the magic that happens when a dream turns into action. ____________ Mgbe Ijeoma na ako maka mpako o nwere na obodo Nigeria e be osi, n'oge mkparịta ụka klaasị, ọ maghị na ọ ga-akpali njem ga-agbanwe ihe niile. Echiche dị mfe, ọchịchọ sitere n'obi, na mkpebi siri ike tinyere ya n'ụzọ nke nchọpụta-nke na-ejikọta ya na ụlọ akwụkwọ n'ofe ụwa ma na-eduga ya n'ọrụ dị ukwuu karịa ka o chere. Obiọma nke otu nwa agbọghọ ọ̀ pụrụ ịkpali obodo dum? Otu ọchịchọ ọ̀ nwere ike ime mgbanwe n'ezie? Soro Ijeoma ka ọ na-amụta ike inye ihe, ike nke ihe nketa, na anwansi na-eme mgbe nrọ pụtara ihe.

Customer Reviews

No ratings. Be the first to rate

 customer ratings


How are ratings calculated?
To calculate the overall star rating and percentage breakdown by star, we don’t use a simple average. Instead, our system considers things like how recent a review is and if the reviewer bought the item on Amazon. It also analyzes reviews to verify trustworthiness.

Review This Product

Share your thoughts with other customers